Jenesis 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke wee sị: “Ka ala+ wepụta mkpụrụ obi dị ndụ n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ+ na anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị+ na anụ ọhịa+ nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche.” O wee dị otú ahụ.
24 Chineke wee sị: “Ka ala+ wepụta mkpụrụ obi dị ndụ n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ+ na anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị+ na anụ ọhịa+ nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche.” O wee dị otú ahụ.