Ọpụpụ 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Cherob abụọ ndị ahụ chịliri nku ha abụọ elu, sachie okwuchi igbe ahụ.+ Ha chere ibe ha ihu, ihu ha kpudokwara n’okwuchi igbe ahụ.+
9 Cherob abụọ ndị ahụ chịliri nku ha abụọ elu, sachie okwuchi igbe ahụ.+ Ha chere ibe ha ihu, ihu ha kpudokwara n’okwuchi igbe ahụ.+