Levitikọs 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Erọn gbuziri oké ehi na ebule e ji achụrụ ndị Izrel àjà udo. Ụmụ ya wee bunye ya ọbara anụ ndị ahụ, ya efesa ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+
18 Erọn gbuziri oké ehi na ebule e ji achụrụ ndị Izrel àjà udo. Ụmụ ya wee bunye ya ọbara anụ ndị ahụ, ya efesa ya n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà.+