Levitikọs 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, o gburu oké ehi na ebule àjà udo+ ahụ ndị bụ́ maka ndị Izrel. Ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara anụ ndị ahụ, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+
18 E mesịa, o gburu oké ehi na ebule àjà udo+ ahụ ndị bụ́ maka ndị Izrel. Ụmụ Erọn wee bunye ya ọbara anụ ndị ahụ, o wee fesa ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+