Ọnụ Ọgụgụ 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. “‘Ọ ga-abụrụ ndị Izrel na onye mbịarambịa binyeere ha iwu ga-adịgide adịgide.+
10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. “‘Ọ ga-abụrụ ndị Izrel na onye mbịarambịa binyeere ha iwu ga-adịgide adịgide.+