Ọnụ Ọgụgụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ “‘Ọ ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ “‘Ọ ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+