1 Samuel 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ozugbo ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gawa Shaịlo. Ọ kpụkwa oké ehi dị afọ atọ, buru otu efa* ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya.+ Mgbe o rutere Shaịlo,+ ọ kpọ nwa ya nwoke ahụ gaa n’ụlọ Jehova.
24 Ozugbo ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gawa Shaịlo. Ọ kpụkwa oké ehi dị afọ atọ, buru otu efa* ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya.+ Mgbe o rutere Shaịlo,+ ọ kpọ nwa ya nwoke ahụ gaa n’ụlọ Jehova.