1 Samuel 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ngwa ngwa ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gbagoo, kpụrụkwa oké ehi dị afọ atọ ma buru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya,+ o wee banye n’ụlọ Jehova nke dị na Shaịlo.+ Ọ kpọkwa nwa okoro ahụ.
24 O wee ruo na ngwa ngwa ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gbagoo, kpụrụkwa oké ehi dị afọ atọ ma buru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya,+ o wee banye n’ụlọ Jehova nke dị na Shaịlo.+ Ọ kpọkwa nwa okoro ahụ.