Abụ Ọma 134:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 134 Unu niile bụ́ ndị ohu Jehova,+Unu ndị na-eje ozi n’ụlọ Jehova n’abalị,+Toonụ Jehova.