Ekliziastis 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ijiji nwụrụ anwụ na-eme ka mmanụ otite e siri nke ọma+ siwe ísì ọjọọ, mee ka o mebie. Otú ahụ ka ntakịrị nzuzu na-eme onye a na-asọpụrụ n’ihi amamihe na ùgwù ya.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 16 Teta!,3/8/2001, p. 16-17
10 Ọ bụ ijiji nwụrụ anwụ na-eme ka mmanụ otite e siri nke ọma+ siwe ísì ọjọọ, mee ka o mebie. Otú ahụ ka ntakịrị nzuzu na-eme onye a na-asọpụrụ n’ihi amamihe na ùgwù ya.+