Aịzaya 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M na-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa.+ M na-akpọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri* ka o si n’obodo dị anya bịa.+ Ekwuola m ya. M ga-emekwa ya. Ezubela m ime ya. M ga-emekwa ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2024, p. 30 Amụma Aịsaịa II, p. 102-103 Ụlọ Nche,8/15/1999, p. 14 Amụma Daniel, p. 149
11 M na-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa.+ M na-akpọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri* ka o si n’obodo dị anya bịa.+ Ekwuola m ya. M ga-emekwa ya. Ezubela m ime ya. M ga-emekwa ya.+
46:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2024, p. 30 Amụma Aịsaịa II, p. 102-103 Ụlọ Nche,8/15/1999, p. 14 Amụma Daniel, p. 149