Aịzaya 58:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụkwa na unu enye ndị agụụ na-agụ ihe na-amasị unu,*+Nyejuokwa ndị* nọ n’ahụhụ afọ,Ìhè unu ga na-enwudị n’ọchịchịrị. Itiri ga-adịkwara unu ka etiti ehihie.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:10 Amụma Aịsaịa II, p. 282-284
10 Ọ bụrụkwa na unu enye ndị agụụ na-agụ ihe na-amasị unu,*+Nyejuokwa ndị* nọ n’ahụhụ afọ,Ìhè unu ga na-enwudị n’ọchịchịrị. Itiri ga-adịkwara unu ka etiti ehihie.+