Jeremaya 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Gbutuonụ osisi dị iche iche, jirikwanụ ájá rụọ mgbidi gburugburu mgbidi Jeruselem iji lụso ya agha.+ Ọ bụ obodo nke ga-azarịrị ajụjụ ihe o metara. Naanị ihe a na-eme n’ime ya bụ imegbu ndị mmadụ.+
6 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Gbutuonụ osisi dị iche iche, jirikwanụ ájá rụọ mgbidi gburugburu mgbidi Jeruselem iji lụso ya agha.+ Ọ bụ obodo nke ga-azarịrị ajụjụ ihe o metara. Naanị ihe a na-eme n’ime ya bụ imegbu ndị mmadụ.+