Jeremaya 52:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị Kaldia kụrisịrị ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova, gbukasịakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ dị n’ụlọ Jehova nakwa otu nnukwu ite e ji ọla kọpa rụọ+ a na-akpọ Oké Osimiri. Ha bukwaara ọla kọpa niile e ji rụọ ihe ndị a laa Babịlọn.+
17 Ndị Kaldia kụrisịrị ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova, gbukasịakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ dị n’ụlọ Jehova nakwa otu nnukwu ite e ji ọla kọpa rụọ+ a na-akpọ Oké Osimiri. Ha bukwaara ọla kọpa niile e ji rụọ ihe ndị a laa Babịlọn.+