Abụ Ákwá 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị mmadụ anụla ude m na-asụ. E nweghị onye na-akasi m obi. Ndị iro m niile anụla ọdachi dakwasịrị m. Ha na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na i mere ka ọ dakwasị m.+ Ma otu ụbọchị, ị ga-eme ha ihe i kwuru na ị ga-eme ha.+ Ha ga-adị ka m n’ụbọchị ahụ.+
21 Ndị mmadụ anụla ude m na-asụ. E nweghị onye na-akasi m obi. Ndị iro m niile anụla ọdachi dakwasịrị m. Ha na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na i mere ka ọ dakwasị m.+ Ma otu ụbọchị, ị ga-eme ha ihe i kwuru na ị ga-eme ha.+ Ha ga-adị ka m n’ụbọchị ahụ.+