Abụ Ákwá 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị mmadụ anụwo otú m si na-asụ ude.+ Ọ dịghị onye na-akasi m obi.+Ndị iro m niile anụwo banyere ọdachi dakwasịrị m.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihi na ọ bụ gị mere ka ọ dakwasị m.+Ị ga-eme ka ụbọchị nke ị kpọsara bịa,+ ka ha wee dịrị ka m.+
21 Ndị mmadụ anụwo otú m si na-asụ ude.+ Ọ dịghị onye na-akasi m obi.+Ndị iro m niile anụwo banyere ọdachi dakwasịrị m.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihi na ọ bụ gị mere ka ọ dakwasị m.+Ị ga-eme ka ụbọchị nke ị kpọsara bịa,+ ka ha wee dịrị ka m.+