Ezikiel 24:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Nwa nke mmadụ, n’ụbọchị m ga-anapụ ha ebe ha rụsiri ike, nke bụ́ ebe mara mma na-eme ha obi ụtọ, ebe ha hụrụ n’anya, nakwa ebe ha* ji kpọrọ ezigbo ihe, napụkwa ha ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,+
25 “Nwa nke mmadụ, n’ụbọchị m ga-anapụ ha ebe ha rụsiri ike, nke bụ́ ebe mara mma na-eme ha obi ụtọ, ebe ha hụrụ n’anya, nakwa ebe ha* ji kpọrọ ezigbo ihe, napụkwa ha ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,+