25 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ọ́ bụghị n’ụbọchị m ga-anapụ ha ebe ha e wusiri ike, bụ́ ihe mara mma nke na-enye ha aṅụrị, ihe anya ha na-achọsi ike+ nakwa ihe na-agụsi mkpụrụ obi ha na mkpụrụ obi ụmụ ha ndị ikom na nke ụmụ ha ndị inyom agụụ ike,+ ee,