Ezikiel 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ahụrụ m ndị yiri ndị mmụọ ozi anọ*+ n’ime ọkụ ahụ. Nke ọ bụla n’ime ha yiri mmadụ. Ezikiel 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ, nwee ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri, nweekwa ihu oké ehi+ n’akụkụ aka ekpe. Ha anọ nwekwara ihu+ ugo.+ Mkpughe 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmụọ ozi nke mbụ dị ka ọdụm.+ Mmụọ ozi nke abụọ dị ka oké ehi.+ Mmụọ ozi nke atọ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ. Mmụọ ozi nke anọ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+
10 A bịa n’otú ihu ha dị, ha anọ nwere ihu mmadụ, nwee ihu ọdụm+ n’akụkụ aka nri, nweekwa ihu oké ehi+ n’akụkụ aka ekpe. Ha anọ nwekwara ihu+ ugo.+
7 Mmụọ ozi nke mbụ dị ka ọdụm.+ Mmụọ ozi nke abụọ dị ka oké ehi.+ Mmụọ ozi nke atọ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ. Mmụọ ozi nke anọ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+