Ọrụ Ndịozi 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe ha rịọsiri Chineke arịrịọ ike,* ebe ahụ ha zukọtara mara jijiji. Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+
31 Mgbe ha rịọsiri Chineke arịrịọ ike,* ebe ahụ ha zukọtara mara jijiji. Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+