Ọrụ Ndịozi 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ha rịọsiri arịrịọ ike, e mere ka ebe ahụ ha zukọtara maa jijiji;+ ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+
31 Mgbe ha rịọsiri arịrịọ ike, e mere ka ebe ahụ ha zukọtara maa jijiji;+ ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+