1 Ndị Kọrịnt 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụnna m, anaghị m agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị mmụọ nsọ na-edu,+ kama m na-agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ, ndị bụ́ ụmụ ọhụrụ+ n’ihe gbasara Kraịst.
3 Ụmụnna m, anaghị m agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị mmụọ nsọ na-edu,+ kama m na-agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ, ndị bụ́ ụmụ ọhụrụ+ n’ihe gbasara Kraịst.