1 Ndị Kọrịnt 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, ụmụnna m, enweghị m ike ịgwa unu okwu dị ka ndị mmụọ nsọ na-achị,+ kama dị ka ndị anụ ahụ́ na-achị, dị ka ụmụ ọhụrụ+ n’ime Kraịst.
3 N’ihi ya, ụmụnna m, enweghị m ike ịgwa unu okwu dị ka ndị mmụọ nsọ na-achị,+ kama dị ka ndị anụ ahụ́ na-achị, dị ka ụmụ ọhụrụ+ n’ime Kraịst.