Mkpughe 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka “Chineke, onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,”+ nakwa mmụọ asaa+ nọ n’ihu ocheeze ya, meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 30 Mmezu Mkpughe, p. 18
4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka “Chineke, onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,”+ nakwa mmụọ asaa+ nọ n’ihu ocheeze ya, meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.