Levitikọs 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye nchụàjà+ ga-ahụ ọnyá ọhụrụ ahụ, ọ ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọnyá ọhụrụ ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta.+
15 Onye nchụàjà+ ga-ahụ ọnyá ọhụrụ ahụ, ọ ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọnyá ọhụrụ ahụ adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta.+