Ọnụ Ọgụgụ 1:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Gị onwe gị, họpụta ndị Livaị ka ha na-elekọta ụlọikwuu Ihe Àmà+ na arịa ya niile na ihe niile metụtara ya.+ Ọ bụ ha ga na-ebu ụlọikwuu ahụ na arịa+ ya niile, ọ bụ ha ga na-eje ozi+ na ya; ha ga-amakwa ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu ahụ.+
50 Gị onwe gị, họpụta ndị Livaị ka ha na-elekọta ụlọikwuu Ihe Àmà+ na arịa ya niile na ihe niile metụtara ya.+ Ọ bụ ha ga na-ebu ụlọikwuu ahụ na arịa+ ya niile, ọ bụ ha ga na-eje ozi+ na ya; ha ga-amakwa ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu ahụ.+