Ọnụ Ọgụgụ 28:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ihe ndị a ka unu ga na-achụ n’àjà kwa ụbọchị ruo ụbọchị asaa dị ka ihe oriri,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+ A ga-achụ ya na àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ya.
24 Ihe ndị a ka unu ga na-achụ n’àjà kwa ụbọchị ruo ụbọchị asaa dị ka ihe oriri,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+ A ga-achụ ya na àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ya.