1 Samuel 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+
13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+