1 Ihe E Mere 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Bila+ bụ Ezbọn na Ọzaị na Ọziel na Jerimọt na Aịraị, mmadụ ise, ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ ndị dike; ha dị puku mmadụ iri abụọ na abụọ na mmadụ iri atọ na anọ+ bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.
7 Ụmụ Bila+ bụ Ezbọn na Ọzaị na Ọziel na Jerimọt na Aịraị, mmadụ ise, ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ ndị dike; ha dị puku mmadụ iri abụọ na abụọ na mmadụ iri atọ na anọ+ bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.