Job 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M na-ahọtara ha ụzọ ha ga-agbaso, m na-anọdụkwa dị ka onyeisi;M bikwa dị ka eze nke nọ n’etiti ndị agha ya,+Dị ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+
25 M na-ahọtara ha ụzọ ha ga-agbaso, m na-anọdụkwa dị ka onyeisi;M bikwa dị ka eze nke nọ n’etiti ndị agha ya,+Dị ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+