Abụ Ọma 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova maara ụbọchị niile nke ndị na-enweghị ntụpọ,+Ihe nketa ha ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+