Abụ Ọma 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+
35 Ahụwo m onye ajọ omume nke na-achị n’aka ike,+Na-agbasakwa onwe ya dị ka osisi na-ama pokopoko n’ala a kụrụ ya.+