Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+
37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+