Abụ Solomọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Osisi e ji rụọ ọmarịcha ụlọ anyị bụ osisi sida,+ ntụhie ndị e ji rụọ ụlọ anyị bụkwa osisi junipa.