Aịzaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova ga-emekwa ka e nwee ígwé ojii na anwụrụ ọkụ n’ehihie, na ìhè nke ọkụ na-enwu enwu+ n’abalị+ n’elu ebe niile guzosiri ike nke Ugwu Zayọn+ nakwa n’ebe a na-enwe mgbakọ na ya; n’ihi na a ga-enwe ihe mkpuchi iji chebe ebube ya dum.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:5 Amụma Aịsaịa I, p. 69, 70-71
5 Jehova ga-emekwa ka e nwee ígwé ojii na anwụrụ ọkụ n’ehihie, na ìhè nke ọkụ na-enwu enwu+ n’abalị+ n’elu ebe niile guzosiri ike nke Ugwu Zayọn+ nakwa n’ebe a na-enwe mgbakọ na ya; n’ihi na a ga-enwe ihe mkpuchi iji chebe ebube ya dum.+