Aịzaya 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wedawo nganga gị ala ruo Shiol, ya na ụda nke ụbọ akwara gị.+ A gbasawo ikpuru n’okpuru gị dị ka ihe ndina; ikpuru bụkwa ihe mkpuchi gị.’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:11 Amụma Aịsaịa I, p. 183-184
11 E wedawo nganga gị ala ruo Shiol, ya na ụda nke ụbọ akwara gị.+ A gbasawo ikpuru n’okpuru gị dị ka ihe ndina; ikpuru bụkwa ihe mkpuchi gị.’+