Aịzaya 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ndị m a chụsara achụsa biri dị ka ndị ọbịa n’ime gị, gị Moab.+ Ghọọrọ ha ebe ha ga-ezo iji gbanahụ onye na-ebukọrọ ihe.+ N’ihi na onye mmegbu alawo n’iyi; ibukọrọ ihe mmadụ akwụsịwo; e kpochapụwo ndị na-azọda ndị ọzọ n’ụwa.+
4 Ka ndị m a chụsara achụsa biri dị ka ndị ọbịa n’ime gị, gị Moab.+ Ghọọrọ ha ebe ha ga-ezo iji gbanahụ onye na-ebukọrọ ihe.+ N’ihi na onye mmegbu alawo n’iyi; ibukọrọ ihe mmadụ akwụsịwo; e kpochapụwo ndị na-azọda ndị ọzọ n’ụwa.+