Aịzaya 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mewo ka a ghara inwekwa obodo e wusiri ike n’Ifrem,+ kpochapụkwa alaeze n’ime Damaskọs.+ Ndị Siria fọdụrụ afọdụ ga-adị nnọọ ka ebube nke ụmụ Izrel,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:3 Amụma Aịsaịa I, p. 196
3 E mewo ka a ghara inwekwa obodo e wusiri ike n’Ifrem,+ kpochapụkwa alaeze n’ime Damaskọs.+ Ndị Siria fọdụrụ afọdụ ga-adị nnọọ ka ebube nke ụmụ Izrel,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.+