Abụ Ákwá 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha awagharịala n’okporo ámá+ dị ka ndị kpuru ìsì.+ E jiriwo ọbara metọọ ha,+N’ihi ya, ọ dịghị onye pụrụ imetụ uwe ha aka.+
14 Ha awagharịala n’okporo ámá+ dị ka ndị kpuru ìsì.+ E jiriwo ọbara metọọ ha,+N’ihi ya, ọ dịghị onye pụrụ imetụ uwe ha aka.+