Abụ Ákwá 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha na-awagharị n’okporo ámá ka ndị kpuru ìsì.+ Ha ji ọbara merụọ onwe ha.+ Ọ bụ ya mere na e nweghị onye ga-anwa anwa metụ uwe ha aka.
14 Ha na-awagharị n’okporo ámá ka ndị kpuru ìsì.+ Ha ji ọbara merụọ onwe ha.+ Ọ bụ ya mere na e nweghị onye ga-anwa anwa metụ uwe ha aka.