Ezikiel 43:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Werekwa ọbara ya tee na mpi anọ ahụ, teekwa ya na nkuku anọ nke nkebi gbara ya gburugburu nakwa gburugburu ọnụ ya wee sachapụ ya mmehie,+ kpuchiekwa mmehie ya.+
20 Werekwa ọbara ya tee na mpi anọ ahụ, teekwa ya na nkuku anọ nke nkebi gbara ya gburugburu nakwa gburugburu ọnụ ya wee sachapụ ya mmehie,+ kpuchiekwa mmehie ya.+