- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
JOSHỤA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Joshụa ziri ụmụ nwoke abụọ ka ha gaa nyopụta otú Jeriko dị (1-3)
Rehab zoro ndị bịara inyopụta otú Jeriko dị (4-7)
Ha kwere Rehab nkwa (8-21a)
Ndị gara nyopụta otú ala Jeriko dị lọghachikwutere Joshụa (21b-24)
3
4
5
E biri ndị mmadụ úgwù na Gilgal (1-9)
Ha mere Ememme Ngabiga; mana kwụsịrị ịda (10-12)
Ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova (13-15)
6
7
Ndị E-aị meriri ndị Izrel (1-5)
Ekpere Joshụa kpere (6-9)
Mmehie mere e ji merie ndị Izrel (10-15)
A gbara ihe Ekan mere n’anwụ, jiri nkume tụgbuo ya (16-26)
8
Joshụa gwara ndị agha ya ka ha zoo iji lụso ndị E-aị agha (1-13)
Ndị Izrel mechara weghara E-aị (14-29)
A gụpụtara Iwu Mosis n’Ugwu Ibal (30-35)
9
Ndị Gibiọn gosiri na ha ma ihe, gaa ha na ndị Izrel emee udo (1-15)
E mechara mata na ndị Gibiọn ghọrọ aghụghọ (16-21)
Ndị Gibiọn ga na-akpatara ndị Izrel nkụ, na-esetakwara ha mmiri (22-27)
10
Ndị Izrel gara nyere ndị Gibiọn aka n’agha (1-7)
Jehova lụụrụ ndị Izrel agha (8-15)
E gburu ndị eze ise bịara ịlụso ndị Gibiọn agha (16-28)
E weghaara obodo ndị dị n’ebe ndịda (29-43)
11
12
13
Ala ndị Izrel na-emeribeghị (1-7)
E kere ala ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan (8-14)
Ala ebo Ruben ketara (15-23)
Ala ebo Gad ketara (24-28)
Ala ebo Manase ketara n’ebe ọwụwa anyanwụ (29-32)
Ọ bụ Jehova ka ebo Livaị ketara (33)
14
15
Ala ebo Juda ketara (1-12)
Keleb nyere nwa ya nwaanyị ala (13-19)
Obodo ndị dị na Juda (20-63)
16
17
18
19
Ala ebo Simiọn ketara (1-9)
Ala ebo Zebulọn ketara (10-16)
Ala ebo Ịsaka ketara (17-23)
Ala ebo Asha ketara (24-31)
Ala ebo Naftalaị ketara (32-39)
Ala ebo Dan ketara (40-48)
Ala Joshụa ketara (49-51)
20
21
22
Ebo ndị ketara ebe ọwụwa anyanwụ lawara (1-8)
A rụrụ ebe ịchụàjà n’akụkụ Osimiri Jọdan (9-12)
E kwuru ihe mere e ji rụọ ebe ịchụàjà (13-29)
E mere udo (30-34)
23
24
Joshụa kọọrọ ndị Izrel otú Jehova si na-edu ha kemgbe (1-13)
Joshụa gbara ndị Izrel ume ka ha na-efe Jehova (14-24)
Joshụa na ndị Izrel gbara ndụ (25-28)
Joshụa nwụrụ, e lie ya (29-31)
Na Shikem ka e liri ọkpụkpụ Josef (32)
Elieza nwụrụ, e lie ya (33)