- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
EKLIZIASTIS
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Solomọn chebaara mbọ ọ gbara echiche (1-11)
Amamihe mmadụ abachaghị uru (12-16)
Otú ịrụsi ọrụ ike si bụrụ ihe efu (17-23)
Rie ihe, ṅụọ mmanya, kporiekwa ndụ n’ihi ọrụ gị (24-26)
3
E nwere oge kwesịrị ekwesị maka ihe ọ bụla (1-8)
Inwe obi ụtọ bụ onyinye si n’aka Chineke (9-15)
Chineke na-ekpe mmadụ niile ikpe ziri ezi (16, 17)
Ma mmadụ ma anụmanụ na-emecha nwụọ (18-22)
4
Ndị nwụrụ anwụ ka ndị a na-emegbu emegbu mma (1-3)
Otú e kwesịrị isi na-arụ ọrụ (4-6)
Uru enyi bara (7-12)
Ndụ eze nwere ike ịbụ ihe efu (13-16)
5
6
7
Ezigbo aha; ụbọchị mmadụ nwụrụ (1-4)
Mba onye ma ihe na-abara mmadụ (5-7)
Njedebe dị mma karịa mmalite (8-10)
Uru amamihe bara (11, 12)
Ụbọchị ọma na ụbọchị ọjọọ (13-15)
Abụla onye oké ezi omume (16-22)
Ihe onye mkpọkọta chọpụtara (23-29)
8
9
Otu ihe na-eme mmadụ niile (1-3)
Kporie ndụ n’agbanyeghị na mmadụ na-anwụ anwụ (4-12)
Ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla (5)
E nweghị ihe mmadụ nwere ike ime n’ili (10)
Oge ọjọọ na ihe ndị a na-atụghị anya ha (11)
A naghị eji amamihe akpọrọ ihe mgbe niile (13-18)
10
Obere nzuzu na-eme ka e were mmadụ ka onye na-amaghị ihe (1)
Nsogbu amaghị ihe na-akpata (2-11)
Nsogbu ndị na-abịara onye nzuzu (12-15)
Nsogbu ndị na-achị achị na-akpata (16-20)
11
12