-
Levitikọs 24:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Erọn ga na-adọba ya n’usoro n’ihu Jehova mgbe niile, n’ihu ákwà mgbochi nke Ihe Àmà ahụ, n’ụlọikwuu nzute, malite ná mgbede ruo ụtụtụ. Ọ bụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka ruo ọgbọ unu niile.
-