6 o righị ihe+ n’elu ugwu,+ o welighịkwa anya ya lee arụsị ụlọ Izrel ndị na-asọ oyi ka nsị,+ o merụghịkwa nwunye nwoke ibe ya,+ ọ gaghịkwa nwaanyị nọ ná nsọ ya nso;+
14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ nke bụ́ nkekọ na-ekwekọghị ekwekọ. N’ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Ma ọ bụ, olee òkè ìhè na ọchịchịrị nwere?+
20 “‘Otú ọ dị, ihe na-adịghị mma i mere bụ na ị gbachiri nwaanyị ahụ bụ́ Jezibel nkịtị,+ bụ́ onye na-akpọ onwe ya onye amụma, ọ na-akụzikwara+ ndị ohu m,+ na-eduhiekwa ha, ka ha na-akwa iko,+ ka ha na-erikwa ihe e ji chụọrọ arụsị àjà.+