Ọpụpụ 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee sị Jehova: “Biko, Jehova, abụghị m onye okwu na-aga were were n’ọnụ, abụghị m ya kemgbe ụnyaahụ ma ọ bụkwanụ tupu mgbe ahụ ma ọ bụkwanụ kemgbe ị gwara ohu gị okwu, n’ihi na ọnụ m na ire m na-anyị m arọ ikwu okwu.”+ Jeremaya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma m sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee, amaghị m okwu ekwu,+ n’ihi na abụ m nwata.”+ Ọrụ Ndịozi 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.
10 Mozis wee sị Jehova: “Biko, Jehova, abụghị m onye okwu na-aga were were n’ọnụ, abụghị m ya kemgbe ụnyaahụ ma ọ bụkwanụ tupu mgbe ahụ ma ọ bụkwanụ kemgbe ị gwara ohu gị okwu, n’ihi na ọnụ m na ire m na-anyị m arọ ikwu okwu.”+
22 N’ihi ya, a kụziiri Mozis ihe n’amamihe+ niile nke ndị Ijipt. N’eziokwu, ọ dị ike n’okwu+ na n’omume.