Ọpụpụ 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ga-ekpuchi elu ala, a gaghịkwa enwe ike ịhụ ala anya; ha ga-erichapụ nnọọ ihe fọdụrụ, bụ́ ihe akụ́ mmiri ígwé mebifọọrọ unu, ha ga-erichapụ osisi unu ọ bụla nke puru n’ala.+ Job 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ị̀ banyetụla n’ụlọ a kwakọbara snoo,+Ka ị̀ na-ahụ ọbụna ụlọ a kwakọbara akụ́ mmiri ígwé,+ Abụ Ọma 78:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 O wee jiri akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi vaịn ha,+Jirikwa akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi sịkamọ ha.+ Abụ Ọma 105:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Kama mmiri ozuzo, o mere ka akụ́ mmiri ígwé+Na ọkụ na-ere ere zoo n’ala ha.+
5 Ha ga-ekpuchi elu ala, a gaghịkwa enwe ike ịhụ ala anya; ha ga-erichapụ nnọọ ihe fọdụrụ, bụ́ ihe akụ́ mmiri ígwé mebifọọrọ unu, ha ga-erichapụ osisi unu ọ bụla nke puru n’ala.+
22 Ị̀ banyetụla n’ụlọ a kwakọbara snoo,+Ka ị̀ na-ahụ ọbụna ụlọ a kwakọbara akụ́ mmiri ígwé,+ Abụ Ọma 78:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 O wee jiri akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi vaịn ha,+Jirikwa akụ́ mmiri ígwé gbuo osisi sịkamọ ha.+ Abụ Ọma 105:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Kama mmiri ozuzo, o mere ka akụ́ mmiri ígwé+Na ọkụ na-ere ere zoo n’ala ha.+