13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+
9 Ọ ga-esi n’anụ àjà udo ahụ were abụba ya nye ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ ga-esi n’ebe ọkpụkpụ azụ ya wepụ ọdụ ya dum nke bụ́ abụba abụba,+ wepụkwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+