Ọpụpụ 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+ Levitikọs 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mkpụrụ obi ọ bụla nke riri anụ nwụworo anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.
31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+
15 Ma mkpụrụ obi ọ bụla nke riri anụ nwụworo anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.