Ọpụpụ 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+ Levitikọs 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+ Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+
13 Ị ga-ewerekwa abụba+ niile kpuchiri eriri afọ ya,+ na abụba kpuchiri imeju ya,+ na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, ị ga-esure ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+
8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+